Jeremaya 51:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Onye ọ bụla na-akpa àgwà ka onye na-enweghị uche nakwa ka onye na-amaghị ihe. Ihere ga-eme omenkà ọ bụla n’ihi arụsị ndị ọ kpụrụ,+N’ihi na arụsị ndị ahụ bụ ihe e ji eduhie mmadụ. Ha anaghịkwa eku ume.*+
17 Onye ọ bụla na-akpa àgwà ka onye na-enweghị uche nakwa ka onye na-amaghị ihe. Ihere ga-eme omenkà ọ bụla n’ihi arụsị ndị ọ kpụrụ,+N’ihi na arụsị ndị ahụ bụ ihe e ji eduhie mmadụ. Ha anaghịkwa eku ume.*+