Jeremaya 51:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ụwa ga-ama jijijiN’ihi na Jehova ga-eme ihe o bu n’obi ime Babịlọn. O bu n’obi ime Babịlọn ihe ga-eju ndị mmadụ anya, ka a gharakwa inwe onye ga-ebi na ya.+
29 Ụwa ga-ama jijijiN’ihi na Jehova ga-eme ihe o bu n’obi ime Babịlọn. O bu n’obi ime Babịlọn ihe ga-eju ndị mmadụ anya, ka a gharakwa inwe onye ga-ebi na ya.+