Jeremaya 51:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ndị agha Babịlọn akwụsịla ịlụ agha. Ha nọ ọdụ n’ebe ndị ha rụsiri ike. Ike agwụla ha.+ Ha dịzi ka ụmụ nwaanyị.+ A gbaala ụlọ niile dị na Babịlọn ọkụ. A gbajisiela ihe ndị e ji atụchi ọnụ ụzọ ámá ya.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:30 Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,6/2017, p. 3 Jeremaya, p. 161-162
30 Ndị agha Babịlọn akwụsịla ịlụ agha. Ha nọ ọdụ n’ebe ndị ha rụsiri ike. Ike agwụla ha.+ Ha dịzi ka ụmụ nwaanyị.+ A gbaala ụlọ niile dị na Babịlọn ọkụ. A gbajisiela ihe ndị e ji atụchi ọnụ ụzọ ámá ya.+