Jeremaya 51:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Babịlọn* dị ka ebe a na-azọcha ọka. Oge eruola ka a zọsie ya ụkwụ ike. Oge a ga-ewe ya otú e si ewe ihe ubi eruola eruo.”
33 N’ihi na Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, sị: “Babịlọn* dị ka ebe a na-azọcha ọka. Oge eruola ka a zọsie ya ụkwụ ike. Oge a ga-ewe ya otú e si ewe ihe ubi eruola eruo.”