Jeremaya 51:34 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 “Nebukadneza* eze Babịlọn adọriela m.+ O meela m ka m ghara ịma ihe m na-eme eme. O meela ka m dịrị ka okpokoro ite. O loola m otú nnukwu agwọ si elo ihe.+ O riela ihe ndị dị mma m nwere, rijuokwa afọ. Ọ ṅachapụla m.
34 “Nebukadneza* eze Babịlọn adọriela m.+ O meela m ka m ghara ịma ihe m na-eme eme. O meela ka m dịrị ka okpokoro ite. O loola m otú nnukwu agwọ si elo ihe.+ O riela ihe ndị dị mma m nwere, rijuokwa afọ. Ọ ṅachapụla m.