Jeremaya 51:35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 35 Onye bi na Zayọn na-ekwu, sị, ‘Ka ahụ́ e merụrụ m dịrị n’isi Babịlọn.’+ Jeruselem na-ekwukwa, sị, ‘Ka ọbara m dịrị n’isi ndị bi na Kaldia.’”
35 Onye bi na Zayọn na-ekwu, sị, ‘Ka ahụ́ e merụrụ m dịrị n’isi Babịlọn.’+ Jeruselem na-ekwukwa, sị, ‘Ka ọbara m dịrị n’isi ndị bi na Kaldia.’”