Jeremaya 51:36 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 36 N’ihi ya, Jehova kwuru, sị: “M ga-ekpechite ọnụ gị.+ M ga-emegwara onye iro gị ihe o mere gị.+ M ga-eme ka oké osimiri ya na olulu mmiri ya taa.+
36 N’ihi ya, Jehova kwuru, sị: “M ga-ekpechite ọnụ gị.+ M ga-emegwara onye iro gị ihe o mere gị.+ M ga-eme ka oké osimiri ya na olulu mmiri ya taa.+