Jeremaya 51:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Jehova kwuru, sị, “Mgbe obi dị ha ụtọ, m ga-emere ha oriri, meekwa ka mmanya gbuwe ha,Ka ha wee na-aṅụrị ọṅụ.+ Ha ga-arahụ ụra ha na-agaghị eteta eteta. Ha agaghị eteta ruo mgbe ebighị ebi.”+
39 Jehova kwuru, sị, “Mgbe obi dị ha ụtọ, m ga-emere ha oriri, meekwa ka mmanya gbuwe ha,Ka ha wee na-aṅụrị ọṅụ.+ Ha ga-arahụ ụra ha na-agaghị eteta eteta. Ha agaghị eteta ruo mgbe ebighị ebi.”+