Jeremaya 51:43 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Mmiri adịghịzi n’obodo ya dị iche iche. Ha bụzi ọzara. Otú ha dị na-ejukwa ndị mmadụ anya. Mmadụ agaghị ebi na ha. E nweghịkwa onye ga-esi na ha na-agafe.+
43 Mmiri adịghịzi n’obodo ya dị iche iche. Ha bụzi ọzara. Otú ha dị na-ejukwa ndị mmadụ anya. Mmadụ agaghị ebi na ha. E nweghịkwa onye ga-esi na ha na-agafe.+