Jeremaya 51:44 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 44 M ga-elebara Bel a na-efe na Babịlọn anya.+ M ga-esi n’ọnụ ya wepụta ihe o loro.+ Mba dị iche iche agaghịzi na-enubata na Babịlọn ife Bel. Mgbidi Babịlọn ga-adakwa.+
44 M ga-elebara Bel a na-efe na Babịlọn anya.+ M ga-esi n’ọnụ ya wepụta ihe o loro.+ Mba dị iche iche agaghịzi na-enubata na Babịlọn ife Bel. Mgbidi Babịlọn ga-adakwa.+