Jeremaya 51:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 N’ihi ya, oge na-abịa mgbe m ga-elebara arụsị a pịrị apịNdị dị na Babịlọn anya. A ga-emenye ala ya niile ihere. Ndị ya niile e gburu egbu ga-atọgbọrọkwa ebe niile na Babịlọn.+
47 N’ihi ya, oge na-abịa mgbe m ga-elebara arụsị a pịrị apịNdị dị na Babịlọn anya. A ga-emenye ala ya niile ihere. Ndị ya niile e gburu egbu ga-atọgbọrọkwa ebe niile na Babịlọn.+