Jeremaya 51:53 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 53 “Ọ bụrụgodị na Babịlọn arịgoo n’eluigwe,+Ọ bụrụgodị na ọ rụsie ụlọ elu ya dị iche iche ike,M ga-edunye ndị ga-aga bibie ya.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
53 “Ọ bụrụgodị na Babịlọn arịgoo n’eluigwe,+Ọ bụrụgodị na ọ rụsie ụlọ elu ya dị iche iche ike,M ga-edunye ndị ga-aga bibie ya.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.