-
Jeremaya 51:55Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
55 N’ihi na Jehova na-ebibi Babịlọn.
Ọ ga-akwụsị mkpọtụ ọ na-eme.
Ụzụ ndị iro ya na-eme ga-adị ka ebili mmiri.
A ga na-anụkwa ụda olu ha.
-