57 M ga-eme ka mmanya gbuwe ma ndị isi ya ma ndị ya ma ihe,+
Ma ndị gọvanọ ya ma ndị ya na-esote onye na-achị achị ma ndị agha ya.
Ha ga-arahụ ụra ha na-agaghị eteta eteta.
Ha agaghị eteta ruo mgbe ebighị ebi.”+ Ọ bụ Eze, onye aha ya bụ Jehova nke ụsụụ ndị agha, kwuru ihe a.