Jeremaya 51:64 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 64 Kwuzie, sị, ‘Otú a ka Babịlọn ga-esi mie ala. Ọ gaghịkwa apụta ọzọ+ n’ihi ọdachi Chineke ga-eme ka ọ dakwasị ya. Ike ga-agwụkwa ndị bi na ya.’”+ Ebe a ka ihe Jeremaya kwuru gwụrụ. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 51:64 Mmezu Mkpughe, p. 269
64 Kwuzie, sị, ‘Otú a ka Babịlọn ga-esi mie ala. Ọ gaghịkwa apụta ọzọ+ n’ihi ọdachi Chineke ga-eme ka ọ dakwasị ya. Ike ga-agwụkwa ndị bi na ya.’”+ Ebe a ka ihe Jeremaya kwuru gwụrụ.