Jeremaya 52:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ,+ ụnwụ bịara ka njọ na Jeruselem. Ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+
6 N’abalị itoolu n’ọnwa anọ n’afọ ahụ,+ ụnwụ bịara ka njọ na Jeruselem. Ndị mmadụ ahụghịkwa nri ha ga-eri.+