Jeremaya 52:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ma, Nebuzaradan hapụrụ ụfọdụ ndị ogbenye ọnụ ntụ ka ha na-arụ ọrụ n’ubi vaịn nakwa n’ubi ọ bụla ọzọ a manyere ha ịrụ ọrụ.+
16 Ma, Nebuzaradan hapụrụ ụfọdụ ndị ogbenye ọnụ ntụ ka ha na-arụ ọrụ n’ubi vaịn nakwa n’ubi ọ bụla ọzọ a manyere ha ịrụ ọrụ.+