Jeremaya 52:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ha bukọkwaara ite,+ shọvel,+ ihe ndị e ji emenyụ ọkụ, ọkwá, iko, na arịa niile e ji ọla kọpa rụọ, ndị e ji arụ ọrụ n’ụlọ nsọ.
18 Ha bukọkwaara ite,+ shọvel,+ ihe ndị e ji emenyụ ọkụ, ọkwá, iko, na arịa niile e ji ọla kọpa rụọ, ndị e ji arụ ọrụ n’ụlọ nsọ.