Jeremaya 52:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Onyeisi ndị nche ahụ bukọkwaara efere,+ ihe ndị e ji agụrụ ọkụ, ọkwá dị iche iche, ite, ihe e ji adọsa ọkụ,*+ iko, na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo na ezigbo ọlaọcha rụọ.+
19 Onyeisi ndị nche ahụ bukọkwaara efere,+ ihe ndị e ji agụrụ ọkụ, ọkwá dị iche iche, ite, ihe e ji adọsa ọkụ,*+ iko, na ọkwá ndị e ji ezigbo ọlaedo na ezigbo ọlaọcha rụọ.+