-
Jeremaya 52:22Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 E jikwa ọla kọpa kpụọ ihe a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ. Ogo otu n’ime ihe ahụ a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ dị kubit ise.+ E ji naanị ọla kọpa kpụọ ihe a kpara akpa nakwa ihe yiri mkpụrụ pomigranet ndị e ji gbaa ihe a kpụkwasịrị n’elu ogidi ahụ gburugburu. Otú ogidi nke mbụ dị ka nke abụọ dịkwa. Otú ahụ ihe ndị ahụ yiri mkpụrụ pomigranet dị n’ogidi nke mbụ ka ha dịkwa n’ogidi nke abụọ.
-