Jeremaya 52:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 N’abalị iri abụọ na ise n’ọnwa nke iri na abụọ, n’afọ nke iri atọ na asaa a dọọrọ Jehoyakin+ eze Juda n’agha, Ivil-merodak eze Babịlọn si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta Jehoyakin eze Juda. Ọ bụ n’afọ ahụ ka Ivil-merodak malitere ịchị.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 52:31 Jeremaya, p. 31
31 N’abalị iri abụọ na ise n’ọnwa nke iri na abụọ, n’afọ nke iri atọ na asaa a dọọrọ Jehoyakin+ eze Juda n’agha, Ivil-merodak eze Babịlọn si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta Jehoyakin eze Juda. Ọ bụ n’afọ ahụ ka Ivil-merodak malitere ịchị.+