Abụ Ákwá 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 Jeruselem, bụ́ obodo ndị mmadụ juburu na ya, tọgbọzi nkịtị.+ Nwaanyị ụmụ ya hiri nne ma e jiri ya tụnyere mba ndị ọzọ dịzi ka nwaanyị di ya nwụrụ.+ Onye bụ́bu eze nwaanyị na-achị mpaghara* dị iche iche bụzi onye a na-amanye ịrụ ọrụ.+
1 Jeruselem, bụ́ obodo ndị mmadụ juburu na ya, tọgbọzi nkịtị.+ Nwaanyị ụmụ ya hiri nne ma e jiri ya tụnyere mba ndị ọzọ dịzi ka nwaanyị di ya nwụrụ.+ Onye bụ́bu eze nwaanyị na-achị mpaghara* dị iche iche bụzi onye a na-amanye ịrụ ọrụ.+