Abụ Ákwá 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 A dọrọla Juda n’agha laa ala ọzọ,+ ya ana-ata ahụhụ, a na-echi ya ọnụ n’ala ka ọ na-agba ohu.+ Ya na ndị mba ọzọ bizi.+ Ọ hụghị ebe ọ ga-ezuike. Ndị niile na-akpagbu ya akparala ya aka ka ọ nọ n’ahụhụ.
3 A dọrọla Juda n’agha laa ala ọzọ,+ ya ana-ata ahụhụ, a na-echi ya ọnụ n’ala ka ọ na-agba ohu.+ Ya na ndị mba ọzọ bizi.+ Ọ hụghị ebe ọ ga-ezuike. Ndị niile na-akpagbu ya akparala ya aka ka ọ nọ n’ahụhụ.