Abụ Ákwá 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na e nweghịzi onye na-aga ememme ebe ahụ.+ E mebisiela ọnụ ụzọ ámá ya niile.+ Ndị nchụàjà ndị nọ ebe ahụ na-asụkwa ude. Ụmụ agbọghọ ya* na-eru uju. Obodo ahụ n’onwe ya ahụsiela anya.
4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na e nweghịzi onye na-aga ememme ebe ahụ.+ E mebisiela ọnụ ụzọ ámá ya niile.+ Ndị nchụàjà ndị nọ ebe ahụ na-asụkwa ude. Ụmụ agbọghọ ya* na-eru uju. Obodo ahụ n’onwe ya ahụsiela anya.