Abụ Ákwá 1:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ihe niile mere Zayọn* ji maa mma adịghịzi.+ Ndị isi ya dị ka ele ndị na-ahụghị ebe ha ga-ata ahịhịa. Ike gwụrụ ha ka ha na-aga n’ihu onye na-emegbu* ha.
6 Ihe niile mere Zayọn* ji maa mma adịghịzi.+ Ndị isi ya dị ka ele ndị na-ahụghị ebe ha ga-ata ahịhịa. Ike gwụrụ ha ka ha na-aga n’ihu onye na-emegbu* ha.