Abụ Ákwá 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Uwe mwụda ya etetọọla. Ọ naghị eche gbasara ọdịnihu ya.+ Ọdịda ya dị egwu. O nweghị onye na-akasi ya obi. Jehova, lee ahụhụ m na-ata. Onye iro m na-etu ọnụ na o meriela.+
9 Uwe mwụda ya etetọọla. Ọ naghị eche gbasara ọdịnihu ya.+ Ọdịda ya dị egwu. O nweghị onye na-akasi ya obi. Jehova, lee ahụhụ m na-ata. Onye iro m na-etu ọnụ na o meriela.+