Abụ Ákwá 1:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Onye iro ebukọrọla akụ̀ ya niile.+ Jeruselem ahụla mba ndị batara n’ụlọ nsọ ya,+Ndị i nyere iwu ka ha ghara ịbata n’ọgbakọ gị.
10 Onye iro ebukọrọla akụ̀ ya niile.+ Jeruselem ahụla mba ndị batara n’ụlọ nsọ ya,+Ndị i nyere iwu ka ha ghara ịbata n’ọgbakọ gị.