Abụ Ákwá 1:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Jehova akpọpụla ndị dike niile nọ n’obodo a.+ Ọ kpọkọọlara m ndị agha ka ha lụso m agha, bibiekwa ụmụ okorobịa m.+ Jehova azọchaala Juda* otú e si azọchapụta mmanya.+ Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:15 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 8-9
15 Jehova akpọpụla ndị dike niile nọ n’obodo a.+ Ọ kpọkọọlara m ndị agha ka ha lụso m agha, bibiekwa ụmụ okorobịa m.+ Jehova azọchaala Juda* otú e si azọchapụta mmanya.+