Abụ Ákwá 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ahụhụ Jehova tara m kwesịrị ekwesị+ n’ihi na edebeghị m iwu ya.+ Unu niile, geenụ ntị, hụkwanụ ahụhụ m na-ata. A dọrọla ma ụmụ agbọghọ m na-amaghị nwoke* ma ụmụ okorobịa m n’agha.+
18 Ahụhụ Jehova tara m kwesịrị ekwesị+ n’ihi na edebeghị m iwu ya.+ Unu niile, geenụ ntị, hụkwanụ ahụhụ m na-ata. A dọrọla ma ụmụ agbọghọ m na-amaghị nwoke* ma ụmụ okorobịa m n’agha.+