Abụ Ákwá 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Akpọrọ m ndị hụrụ m n’anya ka ha bịa nyere m aka, ma ha gharịpụrụ m.+ Ndị nchụàjà m na ndị okenye m alaala n’iyi n’ime obodo,Ebe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka ha nwee ike dịrị ndụ.*+
19 Akpọrọ m ndị hụrụ m n’anya ka ha bịa nyere m aka, ma ha gharịpụrụ m.+ Ndị nchụàjà m na ndị okenye m alaala n’iyi n’ime obodo,Ebe ha na-achọgharị ihe ha ga-eri ka ha nwee ike dịrị ndụ.*+