Abụ Ákwá 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Jehova, leenụ na anọ m n’ezigbo nsogbu. Ime ahụ́ m* aghasaala. Obi agbawaala m n’ihi na isi ike m akarịala.+ Mma agha gbawara m aka ụmụ n’èzí.+ Ọnwụ na-egbukwa ndị mmadụ n’ime ụlọ.
20 Jehova, leenụ na anọ m n’ezigbo nsogbu. Ime ahụ́ m* aghasaala. Obi agbawaala m n’ihi na isi ike m akarịala.+ Mma agha gbawara m aka ụmụ n’èzí.+ Ọnwụ na-egbukwa ndị mmadụ n’ime ụlọ.