Abụ Ákwá 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova ejirila iwe mee ka ígwé ojii kpuchie Zayọn.* O sila n’eluigwe bibie ihe ndị mere ka Izrel maa mma.+ O chetaghị ihe o ji agbakwasị ụkwụ+ n’ụbọchị iwe ya. Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:1 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 9
2 Jehova ejirila iwe mee ka ígwé ojii kpuchie Zayọn.* O sila n’eluigwe bibie ihe ndị mere ka Izrel maa mma.+ O chetaghị ihe o ji agbakwasị ụkwụ+ n’ụbọchị iwe ya.