Abụ Ákwá 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova ebibiela ebe niile Jekọb na-ebi n’emeghị ebere. O jirila iwe dị ọkụ kwatuo ebe dị iche iche Juda* rụsiri ike.+ O meela ka alaeze ya na ndị isi ya daruo ala iji menye ha ihere.+
2 Jehova ebibiela ebe niile Jekọb na-ebi n’emeghị ebere. O jirila iwe dị ọkụ kwatuo ebe dị iche iche Juda* rụsiri ike.+ O meela ka alaeze ya na ndị isi ya daruo ala iji menye ha ihere.+