Abụ Ákwá 2:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O ji ezigbo iwe wepụ ihe niile na-enye Izrel ike.* O nyereghị Izrel aka mgbe onye iro bịara lụso ya agha.+ Iwe ọ na-ewesa Jekọb dịkwa ka ọkụ nke repịara ihe niile gbara ya gburugburu.+
3 O ji ezigbo iwe wepụ ihe niile na-enye Izrel ike.* O nyereghị Izrel aka mgbe onye iro bịara lụso ya agha.+ Iwe ọ na-ewesa Jekọb dịkwa ka ọkụ nke repịara ihe niile gbara ya gburugburu.+