Abụ Ákwá 2:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 O kweela ụta ya ka onye iro. Aka nri ya adịla njikere ịlụ ọgụ ka onye iro.+ Ọ nọ na-egbu ndị niile anyị na-anaghị eji egwu egwu.+ Ọ na-ewesakwa ụlọikwuu Zayọn*+ iwe ka ebe ọkụ na-ere.+
4 O kweela ụta ya ka onye iro. Aka nri ya adịla njikere ịlụ ọgụ ka onye iro.+ Ọ nọ na-egbu ndị niile anyị na-anaghị eji egwu egwu.+ Ọ na-ewesakwa ụlọikwuu Zayọn*+ iwe ka ebe ọkụ na-ere.+