Abụ Ákwá 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova akwatuola ụlọ ndò ya+ otú e si akwatu ụlọ akịrịka dị n’ubi. Ọ kwụsịla ime ememme ya.+ O meela ka ndị bi na Zayọn chefuo ememme na ụbọchị izu ike. O jikwa ezigbo iwe jụ ndị eze na ndị nchụàjà.+ Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:6 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 9
6 Jehova akwatuola ụlọ ndò ya+ otú e si akwatu ụlọ akịrịka dị n’ubi. Ọ kwụsịla ime ememme ya.+ O meela ka ndị bi na Zayọn chefuo ememme na ụbọchị izu ike. O jikwa ezigbo iwe jụ ndị eze na ndị nchụàjà.+