Abụ Ákwá 2:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova ajụla ebe ịchụàjà ya. O legharala ụlọ nsọ ya anya.+ O nyefeela mgbidi ụlọ elu ya dị iche iche n’aka onye iro.+ Ha na-eme mkpọtụ n’ụlọ Jehova,+ ka à ga-asị na ọ bụ ụbọchị ememme.
7 Jehova ajụla ebe ịchụàjà ya. O legharala ụlọ nsọ ya anya.+ O nyefeela mgbidi ụlọ elu ya dị iche iche n’aka onye iro.+ Ha na-eme mkpọtụ n’ụlọ Jehova,+ ka à ga-asị na ọ bụ ụbọchị ememme.