Abụ Ákwá 2:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Jehova ekpebiela ịla mgbidi Zayọn* n’iyi.+ O jirila eriri e ji atụ̀ ihe tụọ mgbidi ndị ahụ.+ Ọ hapụghị ibibi ihe. Ọ na-emekwa ka mgbidi e ji ájá rụọ na mgbidi siri ike na-eru uju. Ha adaala. Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:8 Mmezu Mkpughe, p. 162
8 Jehova ekpebiela ịla mgbidi Zayọn* n’iyi.+ O jirila eriri e ji atụ̀ ihe tụọ mgbidi ndị ahụ.+ Ọ hapụghị ibibi ihe. Ọ na-emekwa ka mgbidi e ji ájá rụọ na mgbidi siri ike na-eru uju. Ha adaala.