Abụ Ákwá 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọnụ ụzọ ámá ya dị iche iche emiela ala.+ Chineke ebibiela ihe niile e ji atụchi ha, kụriekwa ha. A dọrọla eze ya na ndị isi ya n’agha laa mba dị iche iche.+ E nweghịzi onye na-edebe iwu.* Jehova anaghịdị eme ka ndị amụma Zayọn hụ ọhụụ.+ Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:9 Jeremaya, p. 73
9 Ọnụ ụzọ ámá ya dị iche iche emiela ala.+ Chineke ebibiela ihe niile e ji atụchi ha, kụriekwa ha. A dọrọla eze ya na ndị isi ya n’agha laa mba dị iche iche.+ E nweghịzi onye na-edebe iwu.* Jehova anaghịdị eme ka ndị amụma Zayọn hụ ọhụụ.+