Abụ Ákwá 2:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị okenye Zayọn* nọ ọdụ n’ala nkịtị. Ha anaghịkwa ekwu okwu.+ Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi, yirikwa ákwà iru uju.+ Ụmụ agbọghọ Jeruselem* ekpudochaala ihu n’ala.
10 Ndị okenye Zayọn* nọ ọdụ n’ala nkịtị. Ha anaghịkwa ekwu okwu.+ Ha kpokwasịrị onwe ha ájá n’isi, yirikwa ákwà iru uju.+ Ụmụ agbọghọ Jeruselem* ekpudochaala ihu n’ala.