Abụ Ákwá 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Anya akpọọla m ebe m na-ebe ákwá.+ Ime ahụ́ m* aghasaala. Obi agbawaala m,* n’ihi na e bibiela ndị m,*+N’ihi na ụmụntakịrị na ụmụ ọhụrụ na-atụbọ n’ámá obodo.+
11 Anya akpọọla m ebe m na-ebe ákwá.+ Ime ahụ́ m* aghasaala. Obi agbawaala m,* n’ihi na e bibiela ndị m,*+N’ihi na ụmụntakịrị na ụmụ ọhụrụ na-atụbọ n’ámá obodo.+