Abụ Ákwá 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka ha na-atụbọ ka ndị e merụrụ ahụ́ n’ámá obodo,+Ka ha na-achọ ikubi ume n’aka nne ha,Onye ọ bụla n’ime ha nọ na-agwa nne ya, sị: “Mama, agụụ ji m, akpịrị na-akpọkwa m nkụ.”*
12 Ka ha na-atụbọ ka ndị e merụrụ ahụ́ n’ámá obodo,+Ka ha na-achọ ikubi ume n’aka nne ha,Onye ọ bụla n’ime ha nọ na-agwa nne ya, sị: “Mama, agụụ ji m, akpịrị na-akpọkwa m nkụ.”*