Abụ Ákwá 2:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ndị iro gị niile na-agwa gị okwu ọjọọ. Ha na-afụ mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé, na-asị: “Anyị ebibiela ya.+ Ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya kemgbe eruola.+ Anyị ahụla ya.”+ Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:16 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 9
16 Ndị iro gị niile na-agwa gị okwu ọjọọ. Ha na-afụ mkpọrọhịhị, na-atakwa ikikere ezé, na-asị: “Anyị ebibiela ya.+ Ụbọchị anyị nọ na-atụ anya ya kemgbe eruola.+ Anyị ahụla ya.”+