Abụ Ákwá 2:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova emeela ihe o bu n’obi ime.+ O mezuola ihe o kwuru,+Ya bụ, ihe o kpebiri ime kemgbe.+ O bibiela gị n’emereghị gị ebere.+ O meela ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị. O meela ka onye iro gị sikwuo ike.* Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:17 Jeremaya, p. 154 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 9
17 Jehova emeela ihe o bu n’obi ime.+ O mezuola ihe o kwuru,+Ya bụ, ihe o kpebiri ime kemgbe.+ O bibiela gị n’emereghị gị ebere.+ O meela ka onye iro na-aṅụrị ọṅụ n’ihe mere gị. O meela ka onye iro gị sikwuo ike.*