Abụ Ákwá 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbidi Zayọn,* gee ntị. Ndị bi n’ime gị na-ebeku Jehova ákwá. Mee ka anya mmiri na-asọ ka iyi ma n’ehihie ma n’abalị. Ezula ike, ka anya mmiri gharakwa ịkwụsị ịgba gị n’anya.
18 Mgbidi Zayọn,* gee ntị. Ndị bi n’ime gị na-ebeku Jehova ákwá. Mee ka anya mmiri na-asọ ka iyi ma n’ehihie ma n’abalị. Ezula ike, ka anya mmiri gharakwa ịkwụsị ịgba gị n’anya.