Abụ Ákwá 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 I si ebe niile mee ka ihe ndị na-emenye m ụjọ gbakọta otú i si eme ka ndị mmadụ gbakọta n’ụbọchị ememme.+ E nweghịkwa onye lanahụrụ ma ọ bụ onye gbapụrụ n’ụbọchị iwe Jehova.+ Onye iro m gbuchara ụmụ m mụrụ ma zụọ.+
22 I si ebe niile mee ka ihe ndị na-emenye m ụjọ gbakọta otú i si eme ka ndị mmadụ gbakọta n’ụbọchị ememme.+ E nweghịkwa onye lanahụrụ ma ọ bụ onye gbapụrụ n’ụbọchị iwe Jehova.+ Onye iro m gbuchara ụmụ m mụrụ ma zụọ.+