Abụ Ákwá 3:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 O jirila nkume a wara awa dochie n’ụzọ m. O meela ka ije ije n’ụzọ m na-aga na ya siere m ike.+