Abụ Ákwá 3:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Gịnị mere mmadụ dị ndụ ga-eji na-ekwu na obi adịghị ya mma maka na ọ na-ata ahụhụ mmehie ya?+ Abụ Ákwá Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 3:39 Ụlọ Nche,6/1/2007, p. 11