Abụ Ákwá 3:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Anya mmiri si m n’anya na-asọpụta ka iyi maka na e bibiela ndị m.*+