Abụ Ákwá 4:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ụmụ Zayọn, bụ́ ndị a na-akwanyere ùgwù, dịbu* ka ọlaedo a nụchara anụcha. Ma ugbu a, e weere ha ka nnukwu ite ụrọ,Ya bụ, ọrụ aka ọkpụite.
2 Ụmụ Zayọn, bụ́ ndị a na-akwanyere ùgwù, dịbu* ka ọlaedo a nụchara anụcha. Ma ugbu a, e weere ha ka nnukwu ite ụrọ,Ya bụ, ọrụ aka ọkpụite.